Aguero Banks - Akwa Ego (Lyric Video)
Автор: Heat Wave
Загружено: 2025-09-04
Просмотров: 1027
Posting your favourite dancehall tracks every day, so don’t miss out 🔥🔥 / @-heatwaves
Lyrics:
intro
Heyyyy, unu afụgo akwa ana ebere ego?
Unu afụgonu akwa ana ebere ego?
Insane
Unu afụgonu akwa ana akwarụ ego?
Onye anwụrụụụụụụ
chorus
Mmmmmmmm, heyyyyyy
Unu afụgo akwa ana ebere ego?
Unu afụgonụ akwa ana ebere ego?
Unu afụgonụ akwa ana akwarụ ego?
verse
Jah
Bro what dey happen?
Ọkwa anya gị dị sharpened?
Hapụ all this gidi-gidi
Ọnwerọ onye jị the settings
Ụwa dịka betting
That sure odd ịche ga akpọfe gị
Even self go be your ending
Now what is remaining?
Of you when you′re gone
My father sị m chụba the lagacy
And the money will come
On a norms
E need godị e-break the law
Maka nwoke ga afụ ihe ibe ya fụụ
Ihea ụ dị law, maka
Early pai nwoke amanịgo in the morning
Phone on DND, but the bills keep calling
Even my pastor mana ịfe wetelụ ego bụ calling
'Cause nowadays adịrọ sure na ọbịarụ ịje nwe returning
Ana tight defense, but Haland keeps scoring
Ana asị na ego bụ less but wahala keeps coming
Ọbụrụ na joy ga abịa, ya jịrị ego bịakwa this morning
′Cause ara ga agbakwa boys ma ha afụrọ this money
chorus
Heyyyyyy
Unu afụgo akwa ana ebere ego?
Unu afụgonụ akwa ana ebere ego?
Unu afụgonụ akwa ana akwarụ ego? jah
verse
Alobam sị m relax, make i no dey rush
Nwe P, mbe ya na ịgwe, say e no get where e touch
Na mbutuo na ịche echịche, make i no loose my nuts
Maka nwoke dika Ayra Starr, for em side, e dey rush
Na RBS kọọ m, make i tell am, e go reimburse
Na ESBS ka ọnọ kpọọ m, oge anyị na ama bus
Fast forward to, after said and done
Ka mkpọzịrị Aloba, ọbụzịe nọ asa, na-ebuzị his call
Ịchete oge anyị pere mpe
Everybody jị tire eme convoy
With the hope na onye bute Ike, oburu his brother along
All of a sudden
Onye gị na ya sekọburu uncut, ga ebute ego
The next thing ọkwụsị ibu your call
No no
I'm not tryna feel entitled
Even though be your brother's keeper dị na bible
Before God and man, Chukwu mana ọ ego ka m blame
But thank God, things abụrọzị the same
chorus
Heyyyyyy
Unu afụgo akwa ana ebere ego?
Unu afụgonụ akwa ana ebere ego?
Unu afụgonụ akwa ana akwarụ ego?
#aguerobanks #akwaego #songlyrics #dancehall #afrobeats
Доступные форматы для скачивания:
Скачать видео mp4
-
Информация по загрузке: