Abu 215- Jis'ike! Asula Ngongo | Tukwasi Chukwu obi |
Автор: HEALING O'CLOCK TV
Загружено: 2026-01-14
Просмотров: 57
Abu 215- Jis'ike! Asula Ngongo (Tukwasi Chukwu obi)
Verse 1
Jis'ike! asula ngongo
M'uzọ-gi gba ochichi;
Ihe di gedu ndi nwayọ:
Tukwasi Chuku obi!
Verse 2
Ma uzọ jo njọ, di egwu,
Nsọtu-ya di kwa anya,
Zonye; n'ike, n'adigh-ike,
Tukwasi Chuku obi!
Verse 3
K'Izuzu ojo la n'iyi,
N'ihe nat'ujo ihe!
Ma i nada, m'i nemeri,
Tukwasi Chuku obi!
Verse 4
Mad'ufodu gakpo i asi,
Ndi'ozo geleda i anya
Rapu ha, le anya n'elu,
Tukwasi Chuku obi!
Verse 5
Iwu nfe, n'ezi odudu,
Udo, n'ike nim'obi,
Kpakpando neny;ihe n'uzọ:
Tukwasi Chuku obi!
Verse 6
Jis'ike! asula ngongo
M'uzọ-gi gba ochichi;
Ihe di gedu ndi nwayọ:
Tukwasi Chuku obi! Amen.
LISTEN TO THIS ABU.
Доступные форматы для скачивания:
Скачать видео mp4
-
Информация по загрузке: