Ezumike Ebighebi nye ha (Requiem Aeternam). Igbo Hymn for the dead. || Ugochukwu Naz Anukanti.
Автор: Abụ Ochie Katọlik n'Asụsụ Igbo
Загружено: 2022-11-01
Просмотров: 990
Ezumike, Ezumike ebighebi
nye ha o onyenweanyị.
Ka ihe dị ebighebi chakwasị ha.
O kwesiri o Chineke ka a bunyere gị abụ na zayọn.
Nkwa e kwere gị a ga-akwụ ya na Jerusalem.
Nụrụ arịrịọ anyị.
Mmadụ nile ga-abịakwute Gị.
Ezumike……
Ezumike ebighebi nye ya o onyenweanyị.
Ka Ihe dị ebighebi chakwasị ya.
=================================================
(ENGLISH TRANSLATION)
Eternal rest
Grant unto them, O Lord.
And let perpetual light shine upon them.
A hymn befits thee, O God, in Zion
(You are worthy of our hymn O God in Zion)
And the vow will be returned to you in Jerusalem
Hear my prayer
All flesh will come to you. Shall come.
Eternal rest
Grant unto them, O Lord.
And let perpetual light shine upon them.
Доступные форматы для скачивания:
Скачать видео mp4
-
Информация по загрузке: